Mkpughe 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, ọkụ na-esi n’ọnụ ha apụta ma repịa ndị iro ha;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, a ghaghịkwa isi otú a gbuo ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:5 Ụlọ Nche,11/15/2014, p. 305/15/1997, p. 12 Mmezu Mkpughe, p. 164-166
5 Ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, ọkụ na-esi n’ọnụ ha apụta ma repịa ndị iro ha;+ ọ bụrụkwa na onye ọ bụla achọọ imerụ ha ahụ́, a ghaghịkwa isi otú a gbuo ya.