Mkpughe 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee hụ otu n’ime isi ya, dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu, ma ahụ́ e merụrụ ya nke pụrụ igbu ya+ lara, ụwa niile wee jiri oké mmasị soro anụ ọhịa ahụ.
3 M wee hụ otu n’ime isi ya, dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu, ma ahụ́ e merụrụ ya nke pụrụ igbu ya+ lara, ụwa niile wee jiri oké mmasị soro anụ ọhịa ahụ.