Matiu 13:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu.+ Owuwe ihe ubi+ ahụ bụ ọgwụgwụ nke usoro ihe a,+ ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi. Mkpughe 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha nwere otu eze na-achị ha, bụ́ mmụọ ozi nke abis.+ Na Hibru, aha ya bụ Abadọn,* ma na Grik, aha ya bụ Apọlịọn.*+
39 onye iro nke kụrụ ha bụ Ekwensu.+ Owuwe ihe ubi+ ahụ bụ ọgwụgwụ nke usoro ihe a,+ ndị ahụ na-ewe ihe ubi bụ ndị mmụọ ozi.
11 Ha nwere otu eze na-achị ha, bụ́ mmụọ ozi nke abis.+ Na Hibru, aha ya bụ Abadọn,* ma na Grik, aha ya bụ Apọlịọn.*+