Mkpughe 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mụ onwe m bụ́ Jọn, nwanna unu na onye unu na ya na-eketa òkè ná mkpagbu+ na alaeze+ na ntachi obi+ ná mmekọrịta anyị na Jizọs,+ wee nọrọ n’agwaetiti a na-akpọ Patmọs n’ihi ikwu banyere Chineke na ịgbara Jizọs àmà.+
9 Mụ onwe m bụ́ Jọn, nwanna unu na onye unu na ya na-eketa òkè ná mkpagbu+ na alaeze+ na ntachi obi+ ná mmekọrịta anyị na Jizọs,+ wee nọrọ n’agwaetiti a na-akpọ Patmọs n’ihi ikwu banyere Chineke na ịgbara Jizọs àmà.+