Ọrụ Ndịozi 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka oge na-aga, mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl gara n’akụkụ ime ime obodo wee gbadata Efesọs,+ wee hụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs; Ndị Efesọs 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Pọl, onyeozi+ nke Kraịst Jizọs site n’uche Chineke,+ na-edetara unu ndị nsọ nọ n’Efesọs na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ ha na Kraịst Jizọs dị n’otu+ akwụkwọ:
19 Ka oge na-aga, mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl gara n’akụkụ ime ime obodo wee gbadata Efesọs,+ wee hụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs;
1 Pọl, onyeozi+ nke Kraịst Jizọs site n’uche Chineke,+ na-edetara unu ndị nsọ nọ n’Efesọs na ndị kwesịrị ntụkwasị obi+ ha na Kraịst Jizọs dị n’otu+ akwụkwọ: