19 ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme, na ịhụnanya+ na okwukwe na ije ozi na ntachi obi gị, amakwaara m na ihe ndị ị na-eme+ n’oge na-adịbeghị anya karịrị ndị i mere n’oge gara aga.+
3“Degakwara mmụọ ozi+ nke ọgbakọ dị na Sadis akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka onye ahụ nke nwere mmụọ asaa+ nke Chineke na kpakpando asaa+ ahụ na-ekwu, ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme, na i nwere aha na ị dị ndụ, ma ị nwụrụ anwụ.+