-
Mkpughe 2:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 ‘Ama m ihe ndị unu na-eme. Ama m na unu hụrụ ndị ọzọ n’anya, nwee okwukwe, na-ejere Chineke ozi, na-atachikwa obi. Amakwa m na ihe unu na-eme ugbu a karịrị ihe unu mere na mbụ.
-