Mkpughe 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme, na ịhụnanya+ na okwukwe na ije ozi na ntachi obi gị, amakwaara m na ihe ndị ị na-eme+ n’oge na-adịbeghị anya karịrị ndị i mere n’oge gara aga.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:19 Mmezu Mkpughe, p. 48 Ụlọ Nche,5/15/2003, p. 16
19 ‘Amaara m ihe ndị ị na-eme, na ịhụnanya+ na okwukwe na ije ozi na ntachi obi gị, amakwaara m na ihe ndị ị na-eme+ n’oge na-adịbeghị anya karịrị ndị i mere n’oge gara aga.+