Aịzaya 66:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dị mkpọtụ nke si n’obodo, nke si n’ụlọ nsọ!+ Ọ bụ mkpọtụ nke na-eme mgbe Jehova na-akwụ ndị iro ya ụgwọ kwesịrị ha.+ Mkpughe 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M wee nụ oké olu+ nke si n’ebe nsọ ahụ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Jeenụ wụpụ iwe+ Chineke nke dị n’efere asaa ahụ n’ime ụwa.”
6 Ọ dị mkpọtụ nke si n’obodo, nke si n’ụlọ nsọ!+ Ọ bụ mkpọtụ nke na-eme mgbe Jehova na-akwụ ndị iro ya ụgwọ kwesịrị ha.+
16 M wee nụ oké olu+ nke si n’ebe nsọ ahụ gwa ndị mmụọ ozi asaa ahụ, sị: “Jeenụ wụpụ iwe+ Chineke nke dị n’efere asaa ahụ n’ime ụwa.”