Diuterọnọmi 32:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+ Aịzaya 59:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ ga-akwụ ndị mmadụ ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Ndị na-emegide ya ga-enweta ọnụma, ndị iro ya ga-enweta mmeso kwesịrị ha.+ Ọ ga-akwụ agwaetiti niile ụgwọ kwesịrị ha.+
35 Ọ bụ m nwe ịbọ ọbọ na ịkwụ ụgwọ.+N’oge a kara aka, ụkwụ ha agaghị akwụsi ike n’ala,+N’ihi na ụbọchị ọdachi ha dị nso,+Ihe ndị a ga-eme ha na-abịakwa ọsọ ọsọ.’+
18 Ọ ga-akwụ ndị mmadụ ụgwọ dị ka omume ha si dị.+ Ndị na-emegide ya ga-enweta ọnụma, ndị iro ya ga-enweta mmeso kwesịrị ha.+ Ọ ga-akwụ agwaetiti niile ụgwọ kwesịrị ha.+