Ezikiel 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Aka Jehova dịkwasịrị m,+ o wee jiri mmụọ Jehova kpọrọ m+ kpọsa n’etiti ndagwurugwu* nke ọkpụkpụ juru.+ Mkpughe 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Site n’ike mmụọ nsọ,+ anọrọ m+ n’ụbọchị Onyenwe anyị,+ m wee nụ olu nke na-adasi ike+ ka opi n’azụ m.
37 Aka Jehova dịkwasịrị m,+ o wee jiri mmụọ Jehova kpọrọ m+ kpọsa n’etiti ndagwurugwu* nke ọkpụkpụ juru.+
10 Site n’ike mmụọ nsọ,+ anọrọ m+ n’ụbọchị Onyenwe anyị,+ m wee nụ olu nke na-adasi ike+ ka opi n’azụ m.