Ezikiel 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+ Mkpughe 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, o buru m pụọ site n’ike nke mmụọ nsọ gaa ná nnukwu ugwu dị oké elu,+ o gosikwara m obodo nsọ+ ahụ bụ́ Jeruselem ka o si n’eluigwe, n’ebe Chineke nọ, na-agbadata,+
14 Mmụọ ahụ wee buru m,+ ee, o buuru m, m wee jiri obi ilu na iwe gawa, aka Jehova nke dịkwasịrị m dị ike.+
10 Ya mere, o buru m pụọ site n’ike nke mmụọ nsọ gaa ná nnukwu ugwu dị oké elu,+ o gosikwara m obodo nsọ+ ahụ bụ́ Jeruselem ka o si n’eluigwe, n’ebe Chineke nọ, na-agbadata,+