Aịzaya 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Aṅụrị a na-enweta n’ịkụ obere ịgbà akwụsịwo. Mkpọtụ nke ndị obi na-atọ ụtọ nke ukwuu akwụsịwo, aṅụrị a na-enweta n’ịkpọ ụbọ akwara akwụsịwokwa.+ Ezikiel 26:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘M ga-emekwa ka oké mkpọtụ nke ịbụ abụ gị kwụsị,+ a gaghị anụkwa ụda ụbọ akwara gị ọzọ.+
8 Aṅụrị a na-enweta n’ịkụ obere ịgbà akwụsịwo. Mkpọtụ nke ndị obi na-atọ ụtọ nke ukwuu akwụsịwo, aṅụrị a na-enweta n’ịkpọ ụbọ akwara akwụsịwokwa.+