15 enwekwara m olileanya+ n’ebe Chineke nọ, bụ́ olileanya nke ndị a n’onwe ha nwekwara, na a gaje inwe mbilite n’ọnwụ+ nke ma ndị ezi omume+ ma ndị ajọ omume.+
18 Ma mba niile were iwe, iwe gị wee bịa, na oge a kara aka maka ikpe ndị nwụrụ anwụ ikpe, na inye ndị ohu gị bụ́ ndị amụma+ na ndị nsọ na ndị na-atụ egwu aha gị, ndị nta na ndị ukwu,+ ụgwọ ọrụ ha,+ na ibibi+ ndị na-ebibi ụwa.”+