Jenesis 39:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi ya, onyeisi ndị na-elekọta ụlọ mkpọrọ ahụ nyefere ndị mkpọrọ niile nọ n’ụlọ mkpọrọ ahụ n’aka Josef. Ọ bụ Josef na-ahụ na ha mere ihe niile ha kwesịrị ime n’ebe ahụ.+
22 N’ihi ya, onyeisi ndị na-elekọta ụlọ mkpọrọ ahụ nyefere ndị mkpọrọ niile nọ n’ụlọ mkpọrọ ahụ n’aka Josef. Ọ bụ Josef na-ahụ na ha mere ihe niile ha kwesịrị ime n’ebe ahụ.+