Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 41:15, 16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Fero gwaziri Josef, sị: “Arọrọ m nrọ, ma e nweghị onye nwere ike ịkọwa ya. Ma, anụla m na ọ bụrụ na a kọọrọ gị nrọ na i nwere ike ịkọwa ya.”+ 16 Josef wee sị Fero: “E nweghị ihe m bụ. Ọ bụ Chineke ga-agwa Fero ihe ga-adị ya mma.”+

  • Daniel 2:28
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 Ma, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo.+ O meekwala ka Eze Nebukadneza mara ihe ga-eme n’oge ikpeazụ. Ihe a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’àkwà* gị:

  • Daniel 2:45
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 45 otú ahụ ị hụrụ na e si n’ugwu wapụta otu nkume nke a na-ejighị aka wapụta nakwa na nkume ahụ gwepịara ígwè ahụ, ọla kọpa ahụ, ụrọ ahụ, ọlaọcha ahụ, na ọlaedo ahụ.+ Chineke bụ́ Onye Ukwu emeela ka eze mara ihe ga-eme n’ọdịnihu.+ Nrọ a bụ eziokwu, ọ ga-emezukwa otú m si kọwaara gị ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya