45 ebe ị hụrụ na e si n’ugwu wapụta otu nkume nke a na-ejighị aka wapụta,+ nakwa na o gwepịara ígwè ahụ, ọla kọpa ahụ, ụrọ ahụ a kpụrụ akpụ, ọlaọcha ahụ na ọlaedo ahụ.+ Chineke bụ́ Onye Ukwu+ emewo ka eze mara ihe gaje ime.+ Nrọ a ga-emezu, a pụkwara ịtụkwasị nkọwa ya obi.”+