Jenesis 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova wee malite ịnụrụ ísì ọma àjà ahụ na-esi. Jehova kwuziri n’obi ya, sị: “Agaghị m abụ ala ọnụ ọzọ+ n’ihi mmadụ, n’ihi na ihe dị mmadụ n’obi malite n’oge ọ bụ nwata bụ ihe ọjọọ.+ E nweghịkwa mgbe m ga-ebibi ihe niile dị ndụ ọzọ otú m mere.+ Jeremaya 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Obi dị aghụghọ karịa ihe ọ bụla ọzọ. O sikwara ike njite.*+ Ònye ga-amatali ya? Matiu 15:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Dị ka ihe atụ, echiche ọjọọ nke na-akpata igbu mmadụ,* ịkwa iko,* izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, na-esicha n’obi apụta.+
21 Jehova wee malite ịnụrụ ísì ọma àjà ahụ na-esi. Jehova kwuziri n’obi ya, sị: “Agaghị m abụ ala ọnụ ọzọ+ n’ihi mmadụ, n’ihi na ihe dị mmadụ n’obi malite n’oge ọ bụ nwata bụ ihe ọjọọ.+ E nweghịkwa mgbe m ga-ebibi ihe niile dị ndụ ọzọ otú m mere.+
19 Dị ka ihe atụ, echiche ọjọọ nke na-akpata igbu mmadụ,* ịkwa iko,* izu ohi, ịgba akaebe ụgha, nkwulu, na-esicha n’obi apụta.+