Jenesis 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jehova wee hụ na ihe ọjọọ mmadụ na-eme n’ụwa karịrị akarị nakwa na ihe mmadụ na-eche n’obi ya mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+ Jenesis 8:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova wee malite ịnụrụ ísì ọma àjà ahụ na-esi. Jehova kwuziri n’obi ya, sị: “Agaghị m abụ ala ọnụ ọzọ+ n’ihi mmadụ, n’ihi na ihe dị mmadụ n’obi malite n’oge ọ bụ nwata bụ ihe ọjọọ.+ E nweghịkwa mgbe m ga-ebibi ihe niile dị ndụ ọzọ otú m mere.+ Ilu 28:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Onye tụkwasịrị onwe ya* obi dị nzuzu,+Ma onye na-akpa àgwà otú gosiri na ọ ma ihe agaghị abanye ná nsogbu.+
5 Jehova wee hụ na ihe ọjọọ mmadụ na-eme n’ụwa karịrị akarị nakwa na ihe mmadụ na-eche n’obi ya mgbe niile bụ naanị ihe ọjọọ.+
21 Jehova wee malite ịnụrụ ísì ọma àjà ahụ na-esi. Jehova kwuziri n’obi ya, sị: “Agaghị m abụ ala ọnụ ọzọ+ n’ihi mmadụ, n’ihi na ihe dị mmadụ n’obi malite n’oge ọ bụ nwata bụ ihe ọjọọ.+ E nweghịkwa mgbe m ga-ebibi ihe niile dị ndụ ọzọ otú m mere.+
26 Onye tụkwasịrị onwe ya* obi dị nzuzu,+Ma onye na-akpa àgwà otú gosiri na ọ ma ihe agaghị abanye ná nsogbu.+