Jenesis 8:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Chịrị ụdị anụ niile dị ndụ pụta,+ ma anụ ndị na-efe efe ma anụ ụlọ ma anụ ọhịa ma anụ niile na-arị arị, ka ha wee mụọ ọmụmụ n’ụwa, ka ha baa ụba ma dị ọtụtụ n’ụwa.”+
17 Chịrị ụdị anụ niile dị ndụ pụta,+ ma anụ ndị na-efe efe ma anụ ụlọ ma anụ ọhịa ma anụ niile na-arị arị, ka ha wee mụọ ọmụmụ n’ụwa, ka ha baa ụba ma dị ọtụtụ n’ụwa.”+