Jenesis 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mee ka ihe ọ bụla e kere eke nke dị ndụ n’ime ụdị anụ ahụ́ ọ bụla+ gị na ya nọ pụta, ma anụ ufe+ ma anụ ụlọ+ ma anụ niile ọzọ na-agagharị agagharị bụ́ ndị na-agagharị n’elu ụwa,+ ka ha wee na-enugharị n’ụwa wee mụọ ọmụmụ, baakwa ụba n’elu ụwa.”+
17 Mee ka ihe ọ bụla e kere eke nke dị ndụ n’ime ụdị anụ ahụ́ ọ bụla+ gị na ya nọ pụta, ma anụ ufe+ ma anụ ụlọ+ ma anụ niile ọzọ na-agagharị agagharị bụ́ ndị na-agagharị n’elu ụwa,+ ka ha wee na-enugharị n’ụwa wee mụọ ọmụmụ, baakwa ụba n’elu ụwa.”+