Abụ Ọma 139:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M na-eto gị n’ihi na otú i si kee m dị ebube,+ ọ na-emekwa ka m na-atụ egwu gị. Ọrụ gị niile dị ịtụnanya.+ O doro m nnọọ anya. Matiu 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ sịrị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụghị na onye kere ha ná mmalite kere ha nwoke na nwaanyị+ Mak 10:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, malite n’oge Chineke kere ihe, ‘O kere ụmụ mmadụ nwoke na nwaanyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya, n’ihi na Chineke kere ya n’oyiyi ya+ nakwa n’ebube ya. Ma nwaanyị bụ ebube nwoke. 1 Ndị Kọrịnt 11:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke ekeghịkwa nwoke n’ihi nwaanyị, ma, o kere nwaanyị n’ihi nwoke.+
14 M na-eto gị n’ihi na otú i si kee m dị ebube,+ ọ na-emekwa ka m na-atụ egwu gị. Ọrụ gị niile dị ịtụnanya.+ O doro m nnọọ anya.
7 Nwoke ekwesịghị ikpuchi isi ya, n’ihi na Chineke kere ya n’oyiyi ya+ nakwa n’ebube ya. Ma nwaanyị bụ ebube nwoke.