Jenesis 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ebreham si n’ebe ahụ kwaga+ na Negeb* wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ.+ O bikwara* na Gira.+ Mgbe o bi n’ebe ahụ, Jenesis 24:62 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 Ugbu a, Aịzik si n’ụzọ gara Bia-lehaị-rọị+ lọta, n’ihi na o bi n’ógbè Negeb.*+
20 Ebreham si n’ebe ahụ kwaga+ na Negeb* wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ.+ O bikwara* na Gira.+ Mgbe o bi n’ebe ahụ,