Ọnụ Ọgụgụ 34:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 34:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ókè ahụ ga-eru n’Osimiri Jọdan. Ebe ọ ga-ejedebe bụ n’Oké Osimiri Nnu.+ Ọ bụ ya bụ ala unu+ na ókè ya niile gbaa gburugburu.’”
2 “Gwa ndị Izrel ihe ndị a m na-agwa gị: ‘Mgbe unu banyere n’ala Kenan,+ bụ́ ala a ga-ekere unu ka ọ bụrụ nke unu, ebe ndị a ga-abụ ókè ala Kenan ahụ.+
12 Ókè ahụ ga-eru n’Osimiri Jọdan. Ebe ọ ga-ejedebe bụ n’Oké Osimiri Nnu.+ Ọ bụ ya bụ ala unu+ na ókè ya niile gbaa gburugburu.’”