Ọnụ Ọgụgụ 34:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ókè ahụ ga-agbada ruo Jọdan, ọ ga-ejedebekwa n’Oké Osimiri Nnu.+ Nke a ga-abụ ala+ unu dị ka ókè ya niile si dị gbaa gburugburu.’”
12 Ókè ahụ ga-agbada ruo Jọdan, ọ ga-ejedebekwa n’Oké Osimiri Nnu.+ Nke a ga-abụ ala+ unu dị ka ókè ya niile si dị gbaa gburugburu.’”