Jenesis 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ rutere Sọdọm ná mgbede. N’oge ahụ, Lọt nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm. Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, ọ kpọkwara isiala.+
19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ rutere Sọdọm ná mgbede. N’oge ahụ, Lọt nọ ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm. Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, ọ kpọkwara isiala.+