Jenesis 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede, Lọt nọkwa ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm.+ Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, o wee kpọọ isiala.+
19 Ndị mmụọ ozi abụọ ahụ wee bịarute Sọdọm ná mgbede, Lọt nọkwa ọdụ n’ọnụ ụzọ ámá Sọdọm.+ Mgbe Lọt hụrụ ha, o biliri gaa izute ha, o wee kpọọ isiala.+