Aịzaya 40:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ na-eme ka onye ike gwụrụ nwee ike. Ọ na-emekwa ka ume ju onye na-enweghị ume obi.+ Matiu 19:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Jizọs legidere ha anya, sị ha: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, ihe niile kwere Chineke omume.”+ Luk 1:36, 37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 Elizabet onye ikwu gị, onye a sị na ọ bụ nwaanyị aga, adịla ime nwa nwoke n’agadi ya. Nke a bụkwa ọnwa isii ya. 37 N’ihi na o nweghị ihe Chineke kwuru nke ọ na-agaghị emeli.”+
26 Jizọs legidere ha anya, sị ha: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, ihe niile kwere Chineke omume.”+
36 Elizabet onye ikwu gị, onye a sị na ọ bụ nwaanyị aga, adịla ime nwa nwoke n’agadi ya. Nke a bụkwa ọnwa isii ya. 37 N’ihi na o nweghị ihe Chineke kwuru nke ọ na-agaghị emeli.”+