Jenesis 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 È nwere ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.” Matiu 19:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Jizọs legidere ha anya, sị ha: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, ihe niile kwere Chineke omume.”+
14 È nwere ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”
26 Jizọs legidere ha anya, sị ha: “N’anya ụmụ mmadụ, ihe a agaghị ekwe omume. Ma, ihe niile kwere Chineke omume.”+