Jenesis 19:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ozugbo ha kpọgara ha ná mpụga obodo ahụ, otu n’ime ha sịrị ya: “Gbalaga maka ndụ gị! Elela anya n’azụ,+ akwụrụkwala n’ebe ọ bụla n’ógbè ahụ!+ Gbaga n’ebe bụ́ ugwu ugwu ka a ghara ibibi gị!”
17 Ozugbo ha kpọgara ha ná mpụga obodo ahụ, otu n’ime ha sịrị ya: “Gbalaga maka ndụ gị! Elela anya n’azụ,+ akwụrụkwala n’ebe ọ bụla n’ógbè ahụ!+ Gbaga n’ebe bụ́ ugwu ugwu ka a ghara ibibi gị!”