Jenesis 17:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma, mụ na Aịzik,+ bụ́ nwa Sera ga-amụrụ gị n’ụdị oge a n’afọ ọzọ,+ ga-agba ndụ.” Jenesis 18:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Otu onye n’ime ha wee sị: “M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera nwunye gị ga-amụkwa nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ihe ha na-ekwu. Jenesis 18:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 È nwere ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.” Ndị Rom 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na Chineke kwere nkwa, sị: “M ga-abịa n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”+
10 Otu onye n’ime ha wee sị: “M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera nwunye gị ga-amụkwa nwa nwoke.”+ Sera nọ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, nke dị n’azụ nwoke ahụ, na-ege ihe ha na-ekwu.
14 È nwere ihe nyịrị Jehova?+ M ga-abịakwute gị ọzọ n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”