Ndị Hibru 6:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa, o ji onwe ya ṅụọ iyi+ ebe ọ bụ na e nweghị onye ka yanwa. 14 Ọ sịrị: “N’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ị dị ọtụtụ.”+
13 N’ihi na mgbe Chineke kwere Ebreham nkwa, o ji onwe ya ṅụọ iyi+ ebe ọ bụ na e nweghị onye ka yanwa. 14 Ọ sịrị: “N’eziokwu, m ga-agọzi gị. N’eziokwu, m ga-eme ka ị dị ọtụtụ.”+