Jenesis 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 sị: “Jehova sịrị, ‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi+ na ebe ọ bụ na i mere ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ otu mkpụrụ nwa ị mụrụ,+
16 sị: “Jehova sịrị, ‘Eji m onwe m na-aṅụ iyi+ na ebe ọ bụ na i mere ihe a, ị jụghịkwa inye m nwa gị nwoke, bụ́ otu mkpụrụ nwa ị mụrụ,+