Rut 4:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá obodo+ nọdụ ala. Ma, onye kwesịrị ịgbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. Boaz wee sị: “Enyi m, bịa nọdụ ala ebe a.” O wee bịa nọdụ ala.
4 Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá obodo+ nọdụ ala. Ma, onye kwesịrị ịgbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. Boaz wee sị: “Enyi m, bịa nọdụ ala ebe a.” O wee bịa nọdụ ala.