Rut 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá+ wee nọdụ ala n’ebe ahụ. Ma, lee! onye ahụ ga-agbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. O wee sị: “Nwoke m, bịa nọdụ ala n’ebe a.” O wee bịa nọdụ ala. Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:1 Ṅomie, p. 50 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 24
4 Ma Boaz gara n’ọnụ ụzọ ámá+ wee nọdụ ala n’ebe ahụ. Ma, lee! onye ahụ ga-agbara nwaanyị ahụ, bụ́ onye Boaz kwuru banyere ya,+ na-agafe. O wee sị: “Nwoke m, bịa nọdụ ala n’ebe a.” O wee bịa nọdụ ala.