Jenesis 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, onye na-ejere ya ozi jụrụ ya, sị: “Ọ bụrụkwanụ na nwaanyị ahụ achọghị iso m lọta n’ala a? Ọ̀ bụ m kpọrọ nwa gị nwoke laghachi n’ala i si bịa?”+
5 Ma, onye na-ejere ya ozi jụrụ ya, sị: “Ọ bụrụkwanụ na nwaanyị ahụ achọghị iso m lọta n’ala a? Ọ̀ bụ m kpọrọ nwa gị nwoke laghachi n’ala i si bịa?”+