Ndị Rom 9:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọ bụghị naanị n’oge ahụ, kamakwa n’oge Aịzik nna nna anyị tụwara Ribeka ime, ya abụrụ ime ejima.+