Abụ Ọma 105:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O zipụrụ otu nwoke ka o buru ha ụzọ gawa,Ya bụ, Josef, onye e rere ka ọ bụrụ ohu.+ Ọrụ Ndịozi 7:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nna nna anyị a nweere Josef nwanne ha anyaụfụ+ ma resị ya ndị Ijipt.+ Ma Chineke nọnyeere ya.+