-
Jenesis 45:4, 5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
4 N’ihi ya, Josef gwara ụmụnne ya, sị: “Biko, bịanụ m nso.” Ha wee bịa ya nso.
Ọ sịziri: “Abụ m Josef nwanne unu, onye unu resịrị ndị Ijipt.+ 5 Ma obi ajọla unu njọ, unu atakwala ibe unu ụta maka na unu rere m, e wee kpọta m n’ebe a, n’ihi na ọ bụ Chineke zitere m ka m buru unu ụzọ bịa ebe a ka e wee dowe anyị ndụ.+
-