Ọpụpụ 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị ga-achịrịzi uwe ndị ahụ+ yiwe ha Erọn, ya bụ, uwe mwụda, uwe na-enweghị aka nke efọd ga-adị n’elu ya, efọd, na akpa a na-anya n’obi. Ị ga-ekekwa ya eriri* efọd ahụ gburugburu úkwù ya.+ Levitikọs 8:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 O yiweziri Erọn uwe mwụda,+ kee ya ákwà a na-eke n’úkwù,+ yiwe ya uwe na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd+ ma jiri eriri*+ efọd ahụ kegide efọd ahụ n’ahụ́ ya.
5 Ị ga-achịrịzi uwe ndị ahụ+ yiwe ha Erọn, ya bụ, uwe mwụda, uwe na-enweghị aka nke efọd ga-adị n’elu ya, efọd, na akpa a na-anya n’obi. Ị ga-ekekwa ya eriri* efọd ahụ gburugburu úkwù ya.+
7 O yiweziri Erọn uwe mwụda,+ kee ya ákwà a na-eke n’úkwù,+ yiwe ya uwe na-enweghị aka,+ yiwekwa ya efọd+ ma jiri eriri*+ efọd ahụ kegide efọd ahụ n’ahụ́ ya.