Levitikọs 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ikpeazụ, ọ wụsatụrụ mmanụ ahụ e ji ete mmadụ mmanụ n’isi Erọn ma tee ya mmanụ ka ọ dị nsọ.+ Abụ Ọma 133:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ dị ka ezigbo mmanụ+A wụsara n’isi Erọn,Nke na-eruda n’afụ ọnụ ya,+Na-erudakwa n’olu uwe ya.