Ọpụpụ 29:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+ Ọpụpụ 29:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Werekwa mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ+ wụsa ya n’isi ma tee ya mmanụ.+
4 “Ị ga-akpọta Erọn na ụmụ ya ndị nwoke n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute+ ma gwa ha ka ha jiri mmiri saa ahụ́.*+