7N’ụbọchị Mosis machara ụlọikwuu ahụ,+ o tere ya mmanụ+ ma mee ka ọ dị nsọ, ya na ngwongwo ya niile, ebe ịchụàjà ahụ, na arịa ya niile.+ Mgbe o techara ihe ndị a mmanụ ma mee ka ha dị nsọ,+
15 N’ụbọchị a mara ụlọikwuu ahụ,+ ígwé ojii kpuchiri ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.* Ma ná mgbede, ihe yiri ọkụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo n’ụtụtụ.+