Ọpụpụ 40:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ígwé ojii malitere ikpuchi ụlọikwuu nzute ahụ. Ebube Jehova wee ju n’ụlọikwuu ahụ.+ Ọpụpụ 40:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 N’ihi na ígwé ojii Jehova na-adị n’elu ụlọikwuu ahụ n’ehihie, ọkụ na-adịkwa n’elu ya n’abalị. Ndị Izrel niile na-ahụ ya n’oge niile ha si n’otu ebe kwaga ebe ọzọ.+
38 N’ihi na ígwé ojii Jehova na-adị n’elu ụlọikwuu ahụ n’ehihie, ọkụ na-adịkwa n’elu ya n’abalị. Ndị Izrel niile na-ahụ ya n’oge niile ha si n’otu ebe kwaga ebe ọzọ.+