15 N’ụbọchị a mara ụlọikwuu ahụ,+ ígwé ojii kpuchiri ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu igbe ọgbụgba ndụ dị na ya.* Ma ná mgbede, ihe yiri ọkụ kwụ n’elu ụlọikwuu ahụ ruo n’ụtụtụ.+
8 Anwụrụ ọkụ bịakwara ju ebe nsọ ahụ n’ihi ebube Chineke+ nakwa n’ihi ike ya. Ọ dịghịkwa onye nwere ike ịbanye n’ebe nsọ ahụ ruo mgbe ndị mmụọ ozi asaa ahụ tachara ndị mmadụ ahụhụ asaa ahụ.+