Ọpụpụ 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị. O ji ogidi ndị a na-edu ha ka ha nwee ike ịna-aga ma n’ehihie ma n’abalị.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ ihe nọ na-eme: Ígwé ojii na-ekpuchi ya n’ehihie, ihe yiri ọkụ akwụrụ n’elu ya n’abalị.+ Abụ Ọma 78:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O ji ígwé ojii na-edu ha n’ehihie,Jirikwa ìhè ọkụ na-edu ha n’abalị niile.+
21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie,+ jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị. O ji ogidi ndị a na-edu ha ka ha nwee ike ịna-aga ma n’ehihie ma n’abalị.+