Ọpụpụ 25:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ị ga na-edosa achịcha a na-enye m n’elu tebụl ahụ mgbe niile.+ Matiu 12:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ banyere n’ụlọ Chineke, were achịcha a na-enye Chineke,+ ya na ndị so ya ataa. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.+
4 Ọ banyere n’ụlọ Chineke, were achịcha a na-enye Chineke,+ ya na ndị so ya ataa. Ma, iwu kwuru na o nweghị onye kwesịrị ịta ya ma e wezụga ndị nchụàjà.+