9 “Ị ga-agba ụlọikwuu ahụ ogige.+ N’akụkụ chere ihu n’ebe ndịda, ogige ya ga-enwe ákwà mgbochi ndị e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa. Otu akụkụ ya ga-adị otu narị (100) kubit n’ogologo.+
9 O wee rụọ ihe a ga-eji gbaa ụlọikwuu ahụ ogige.+ O ji ezigbo eri linin a kpara akpa kpaa ákwà mgbochi ndị ga-adị n’akụkụ chere ihu n’ebe ndịda. Ha dị otu narị (100) kubit.+