Ọpụpụ 8:30, 31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Mosis hapụziri Fero gaa rịọ Jehova arịrịọ.+ 31 Jehova wee mee ihe Mosis rịọrọ ya. Odudu ndị ahụ hapụrụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị obodo ya. Otu afọghị. Ọpụpụ 9:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Mosis hapụrụ Fero ma si n’obodo ahụ pụọ. Ọ gbasara aka ya n’ihu Jehova rịọ ya arịrịọ. Égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee kwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+
30 Mosis hapụziri Fero gaa rịọ Jehova arịrịọ.+ 31 Jehova wee mee ihe Mosis rịọrọ ya. Odudu ndị ahụ hapụrụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị obodo ya. Otu afọghị.
33 Mosis hapụrụ Fero ma si n’obodo ahụ pụọ. Ọ gbasara aka ya n’ihu Jehova rịọ ya arịrịọ. Égbè eluigwe ahụ na akụ́ mmiri ígwé ahụ wee kwụsị, mmiri kwụsịkwara izo n’ala ahụ.+