Ọpụpụ 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Jehova wee mee dị ka okwu Mozis si dị,+ odudu ndị ahụ wee hapụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị ya.+ Otu afọdụghị.
31 Jehova wee mee dị ka okwu Mozis si dị,+ odudu ndị ahụ wee hapụ Fero na ndị na-ejere ya ozi nakwa ndị ya.+ Otu afọdụghị.